audio audio | text string | english string |
|---|---|---|
Ọnụ a sụchiri asuchi. | This hole is blocked | |
Gịnị ka i ji sụchie ntị gị? | What did you block your ears with? | |
Ọnụ ahụhụ a nwere ike isụchi ugbua. | This ant hole might get blocked now. | |
Anyị na-asụchi aja ebe niile puru epu. | We are stuffing sand in every hole | |
Emeka kpọrọ onye ga-asuchi ebe ahu oke si abata. | Emeka called someone that will block the place rat comes in through. | |
Gaa, hụta etu ha dị. | Go and find out how they are. | |
Ọ na-ahụta anyị site n'ebe ọ nọ. | He sees us from where we are. | |
Ọ ga-ahụta ihe na-eme. | She will find out what is happening. | |
Ọ hụtara ha mgbe ha batara. | He saw them when they entered. | |
Zie onye ga-ahụta ala ahụ. | Send someone that will spy on that land. | |
Ọ hụtaara Amaka di. | He a saw a husband for Amaka. | |
Mozis zipuru ndị jere leta ala Jeriko. | Moses sent people that spied on Jerico. | |
Ị bịara ịhụta ihe na-eme n'ụlọ m? | Did you come to spy on my house? | |
E jidere ndị bịara ịhụta ala anyị. | Those that came to spy on our land were captured. | |
Ndị agha anyị na-ahụta oke ọhịa ahụ ugbu a. | Our soldiers are spying on that thick forest now. | |
Ọrụ gị naanị bụ hụta ihe na-eme ebe e ziri gị. | Your job is to only spy on the place you are sent. |
Subsets and Splits
No community queries yet
The top public SQL queries from the community will appear here once available.